Teach Yourself Igbo.
Learning to speak Igbo
  24/03/2017   06:03:33 

Teach Yourself Igbo.com home ~ Link to Us ~ Contact Us

Table Of Contents
(Igbo Lessons)
Igbo Alphabet learn all the alphabet
Counting of Numbers Igbo numbers counting
Igbo Days days in ibo land
Igbo Times of Day Learning igbo language free
Igbo Weeks of the Month where to get igbo language Nigeria.
Igbo Months of the Year
Igbo Market Days
Different Type Of Igbo Greetings Ways to greet in igbo
Asking About Members of the Family in Igbo Language Igbo family
Compromise Igbo Igboland mix and match communication.
Igbo Proverbs and their Meanings Proverbs and idioms
Igbo Idioms English in things fall apart
Igbo Riddles examples of igbo riddle
Igbo Body Parts of the human body in igbo language Parts of the body
Contact Us what do you think?
Useful Links other sites
Link to Us please help us!
Last Updated
Last Updated: Monday 26th December 2015 @ 10:51 am

76 Igbo Riddles (Agwụgwa)
Examples Gwam Gwam Gwam


Examples of Igbo Riddles



The riddle (agwụgwa) is a very popular form of amusement for children.

Its educational value lies chiefly in that it exercises the mind in intuitive thought, teaches comparison, and encourages us to look for the inner significance of things around us.

Ther are two kinds of Igbo riddle.The majority require one to look beyond the question itself for the answer, but the "tone riddle" requires, as an answer, a phrase which follows the tonal contour of the question.

The first six of the following riddles are tone riddles.

  • Igbo Riddle - Gwam tụm tụ gem gem
    • Answer - Ọsọ mgbada bụ n'ugwu.

  • Igbo Riddle - Gwa m Oooo.
    • Answer - Isi ji sịrị ọdụ ji kelee ala.

  • Igbo Riddle - Gwa m akwụkwọ kịrịkịrị mgbada ata.
    • Answer - Nwa nne anaghi alụ nwa nne.

  • Igbo Riddle - Gwa m idigiri n'akwụ ọsa
    • Answer - Ị nwụghi, ị na-eche onye?

  • Igbo Riddle - Gwa m ogirisi ngidi ngi.
    • Answer - E lighi dike nli naabọ

  • Igbo Riddle - Gwa m kọkọ nkọ gwa gị
    • Answer - Ajị ewu anaghi akọ n'ọgwa.

  • Igbo Riddle - Gwa m ihe kuru mmiri rịa elu.
    • Answer - Akụ bekee (coconut)

  • Igbo Riddle - Gwa m ihe sịrị eze rachaa ntụ
    • Answer - Ube (Pear).

  • Igbo Riddle - Gwa m kporokpotoo n'obi ọgaranya
    • Answer - Ọgbiịrị ehi.

  • Igbo Riddle - Gwa m kporokpotoo na be ogbenye
    • Answer - Ọgbịrị atụrụ

  • Igbo Riddle - Gwa m tụpuo ala hụ mmụọ
    • Answer - Ọdụ ji

  • Igbo Riddle - Gwa m ihe a nụrụ ka ọ dara ma a nụghi ka e gburu
    • Answer - Ogbe ụkwa (African Breadfruit)

  • Igbo Riddle - Gwa m ihe nọ n'ezi be nne gị eche gị mgba
    • Answer - Apịtị

  • Igbo Riddle - Gwa m nwa agbọghọ ara anọ
    • Answer - Ikwe (odo)

  • Igbo Riddle - Gwa m oti nwata n'anya nne ya
    • Answer - Agụụ

  • Igbo Riddle - Gwa m nwanyị nọdụrụ okwu
    • Answer - Oche ọkpọga

  • Igbo Riddle - Gwa m nwoke gba aka wụọ ng̔i;ge
    • Answer - Imi (e zịpụrụ ezipụ)

  • Igbo Riddle - Gwa m ihe gị na ya soro baa n'ọhịa, o buru gị ụzọ pụta
    • Answer - Ntụ

  • Igbo Riddle - Gwa m ihe nọ n'azụ ụlọ nne gị na-agbọ gị taa
    • Answer - Ụkpaka/Ugba

  • Igbo Riddle - Gwa m ihe nọ n'elu ụlọ nne gị na-agọrọ gị ọfọ
    • Answer - Ngwere (lizard)

  • Igbo Riddle - Gwa m otu ibe ji zuru ụwa ọnụ
    • Answer - Ọnwa

  • Igbo Riddle - Gwa m nwa okoro ọcha gbara aka rịa ọjị
    • Answer - Ido

  • Igbo Riddle - Gwa m ihe ji nganga akwụ aja
    • Answer - Ukukorobụba

  • Igbo Riddle - Gwa m ọdara ọbụ ereghi ure
    • Answer - Nkume

  • Igbo Riddle - Gwa m nwanyị ọgbọrọdọ ara
    • Answer - Ụkpaka

  • Igbo Riddle - Gwa m ihe otu onye nwe ma ọha enwere olu akwa ya
    • Answer - Oke ọkpa

Gwam Gwam Gwam... Igbo Riddles... Igbo Culture

Product Review

Prayer Book for Young Kids in ENGLISH and IGBO!

A common prayer book for children for anglican catholic christian, jewish orthodox and episcopal churches.

Igbo English Online Dictionary

Igbo Translation Language to English

Nigerian English Online Dictionary

Nigerian Translation Language to English

Copy This Idea Free Books

Andrew Reynolds copy this idea book business

Diaspora Bedtime Stories

Storytelling for adults women & kids children bed time!

Katie Blacksky's Even Gossip Girl Tweets Parenting Advice About Gossip Girls Subscription website

Teenagers and parents share gossips, gists, parent training and family relationship. a fun & laughter book.

Katie Blacksky's What's So Bad About Gossip Girl

Introducing Gossip Girl gossip for celebrity gossip or celeb gossip with the cw gossip girl.

Digital Product Reviews

The Good Review, Who is she?

 




Teach Yourself Igbo.com Home | Contact Us | Link to Us

If you want to learn Igbo fast with ease, then browse through the table of contents on the left hand side menu.


email: info@TeachYourselfIgbo.com

website: www.TeachYourSelfIgbo.com

Can't find it here? Try Google or MSN or Work At Home Online Business Opportunity Store or Yahoo
© TeachYourselfIgbo 2004 - . All Rights Reserved  

Thank you for visiting the Teach Yourself Igbo Language.